Blog my own wayyyy

11.10.2015

Nnooooo

Nnooooo gi onye nwere oghere were guo bloggu a. Site na oghere a, Agam na emetu aka na umu ihe di anyi oke mkpa na be anyi. Agam ako kwa asiri na akuko di iche iche, gwa gi ka m si eme na ihe m na eme kwa ubosi, gosi kwa gi ihe nkiri, juu kwa ajuju, ma weputa kwa ihe ndi ozo di mkpa maka nkwado ahu isike na odi nma gi, site kwa na oghere a, anyi ga na akpa rita uka n'ihe ndi ozo di oke mkpa na obodo anyi. Nnooooo.

Onye odeozi,
Amaka.

No comments: